Song information On this page you can find the lyrics of the song Mistakes, artist - Phyno.
Date of issue: 31.10.2016
Song language: English
Mistakes |
Kezikwenu Kee ife mmere gi now kee ife mmere gi now |
Heh ah |
Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m |
Ikpere m di na ala so ihe m na ayo bu ka inabata m |
Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke |
Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m |
Odiro m easy maka o diri m easy munwa amam bee gi |
Odiro m easy mana odiri gi easy munwa amam nkwe gi |
Oso gi di busy ma di busy munwa ga eche gi' |
Mma atufu my ego and dignity pasa na eche gi |
Nne ilofugo |
Just a week ago |
Ka ilelu m anya si m you will never let me go |
I know I messed up |
Ekwesiri m ijide onwe m mana after |
Kam nuru mmanya enwetzighi m onwe m |
Ha, Asa obula gafetere nsi Hi nne kee weey |
And enweghim any coinse no na rail way |
Mana enwegodi ihe mmere i plan to keep it on the low |
Kitanuwa olum akugo obi m ajugo oyi ka snow |
Imagine osi m na oge Ina ako ona ato gi ka maggi Nok |
Nhapu ya na ulo kporo asa baa joint na falomo |
Nhapu 8 hours salom na tell na meni mo |
Ama na ihe na ato uto mola agba lomo |
Osela her mind is made up she got to leave |
Okwa tata ka m ntiyere engagement ring ya na fridge |
Nwanne ofu taa ka ochopulara wee bunyem the heat |
Nwanne udi ihenuwa na ekom ka se le ke le beat |
Left with no option |
Left with no caption |
Isi na icholom na could be her last junction |
Now nna erigretizi my action |
Nyem ohere ozo kam nhandluo obi go with caution |
Huh |