Song information On this page you can find the lyrics of the song Onye, artist - MERCY CHINWO.
Date of issue: 02.07.2020
Song language: Spit
Onye |
Oke mmuo, ogbarankiti okwu juru nonu ya |
Ogbajiri igwe kpoya nku |
Onye nwere factory ebe anakpu nwa |
(Mmuo ka mmuo) |
Odighi onye dikagi |
Echete obiesike |
Anyi na etogi, anyi nasigi imela |
Onye dikagi oh-oh (Onye eh) |
Onye dikagi oh-oh (Onye eh) |
Onye dikagi Jesus oh (Onye eh) |
Onyedika Gi |
Onye dikagi oh-oh (Onye eh) |
Na eluwa, na eligwe onye (Onye eh) |
Onye dikagi (Onye eh) |
Onyedika Gi |
Eze ka Eze, Chika dibia |
I Love the way the things you do |
You always exceed my expectations |
Odighi onye, onye, onye |
Onye, onye, onye |
Onye, onye, onye dikagi |
Oh dikagi Chineke mo |
Amama amasi |