Song information On this page you can find the lyrics of the song Nwoke Bu Lesbian, artist - 2Much.
Date of issue: 18.11.2021
Age restrictions: 18+
Song language: Swahili
Nwoke Bu Lesbian |
Give dem |
Is your boy 2much oh |
Dj Flexzee |
Yehza (HK gang) |
Nwa nweya |
Abadaba engine nne butuo ya |
Akwa ipianyelum na ina agba mmili |
Ngwa cooluo down na nga elu na isi mmili ehh |
#CHORUS |
Nwoke bu lesbian (mpa gi eweya) |
Nwoke bu lesbian (heh common say) |
Nwoke bu lesbian (nwoke bu fire extinguisher) |
Nwoke bu lesbian (nwoke bu palliative) |
Akwa ina echeck ya |
Nsechalu my gae adai efake ya |
Asa Na akowalum maka blow job |
Nsia nwa nne ineedili a good job |
Agwa ntinye alu Na HK |
All eyes on me ka m abu 2pac |
Ina e check nwoke |
Nwoke di too fly |
Mmadu jidem |
E be like I don high |
Ina enye m arizona ebe nna esewa loud |
Ebe imana conductor adiyi Ana transfer heeh |
Ngwa k kosi |
Agwa ifugo men |
Agwa Inu ka osii |
Nwa agwa ibuya |
K Ife oli |
Maka men bu echolag |
Kponye fully heeh |
#CHORUS |
Nwoke bu lesbian (mpa gi eweya, lee nwoke) |
Nwoke bu lesbian (heh common say) |
Nwoke bu lesbian (umu asa na abu nwoke ubu) |
Nwoke bu lesbian (nwoke bu palliative) |
Nwoke bu lesbian |
Nkponye aru odika Anaeme carnival |
Ntinye aru na Enugu odika solevan |
Mbute nwa na abani osim na okweriba Okweiba |
Ayo yooo |
Ife nkenu akarigo m aka |
Nwa nkenu akariwo m aka |
Nwa mpataru akariwo m aka |
Iga agbaji kwa m aka |
Nne hapu m aka |
Baby wusanu alu |
Ife ibu na ukwu buso anu anu |
Imana nwoke bukwa anyu anyu |
Nwoke bu lesbian |
#CHORUS |
Nwoke bu lesbian (mpa gi eweya) |
Nwoke bu lesbian (heh common say) |
Nwoke bu lesbian (umu asa na abu nwoke ubu) |
Nwoke bu lesbian (nwoke bu palliative) |
#OUTRO |
Nwoke bu anyu anyu |
Nwoke bu lesbian |
(Nwoke bu lesbian) |
Yehza |
Eze nku Kool P, lesbian |
Sir P na Malaysia ibukwa lesbian |
Ugo Lagos, lesbian |
Tyler nwoke ike ibukwa lesbian |
K’ife mga akozili my mother |
(Watchia watchia) |
(2Much Mix) |