Song information On this page you can find the lyrics of the song Kush Music, artist - Phyno.
Date of issue: 14.05.2014
Song language: English
Kush Music |
Kush! |
Enter ma city and they go ask you: |
Ichagokwa anya |
Ichagokwa anya bia nwanne |
Ichagokwa anya |
Isegokwa ife! |
Ichagokwa anya |
Ichagokwa anya bia nwanne |
Ichagokwa anya |
Isegokwa ife! |
Eke bia mee ka i na anyu nsi! |
Eke bia mee ka i na acho ihe! |
All ma niggas dey hustle |
Living life in the jungle |
We get money say humble |
Right now we spending in bundle |
Used to enter okada |
Now am driving a filmer |
Enter Lagos with Keke |
Now am driving a hummer |
Gucci Lui a Prada |
All my haters ekorigo |
Ha ncha are going gaga |
I turn ma proxity to rockcity |
I’m feeling like tiger! |
Nwanne o si na akaraka |
Biko gwa ndi mgbajiaka |
Si ha hapunu m aka |
Nwanne ma guys na ese ese |
And then I ga eche na anwuru n’efe efe |
Ofu uche si m na jamb aburo one man side |
So brother paass the money to the left hand side |
Right in the mall laserly puffing, we puffing them all, ah! |
And igaa na azuuno nwanne i ga afu ebe guys na achachalunu obere anya, ah! |
Isi gi akaraka jonzing akuo gi |
Ndi imi bia, ha ncha emeboo gi |
Ma imuro anya, ndi eke enwee gi, jide gi tipu gi anya ka izuru oshi, ah! |
Kush! |
My niggas be puffing like good push |
When we roll presidential like we George Bush |
Royal highness we chilling in cloud nine |
Kush music on the go its about time |
Haa yee! |
Nwanne itinye isi na ogbe m, ha na akpo ya achicha |
And icho ndi anya torch imana iga afu ya na onicha |
And oburu na ijiro chaa, azogbuo gi ka nwa ochicha |
Abatara m club wee my teacher ebe o na ese |
Si m na anyi enwero advert |
Mana okacha ere |
Kpuonu m isi akpuru alibat ka ndi ozo kasi ere |
Nwanne ara agbkwana gi o |
Guys ama si gi kpele |
Ha ga enye gi basin garri |
Inucha iparu bele |
O Phyno everyday |
All paper everything |
Before we can’t pay bills, now we getting this dollar bills money filling the |
suites so we all be counting in mills |
The niggas are milling me willingly feeling me because am smoking the ish like |
Ha na ekwuzi na ihe m na ekwu na adi omimi, and m puta ha ncha niile ana agba |
nkiri |
Were egwu m na agba ngwu ka obuzi egwu ekpili |
The shit jisi m ike ka m abu eriri |
So for ndi niile ji m agba ama asili |
Si ha ga kpoo omimi n’ime oke osimiri |
Don’t kill my vibe |
Hater don’t kill my vibe |
Take a good look at the game, you will never see my ties |
Jonzing ga eme gi itete na new Bugatti |
Ufodu chachaa ichee na ha nwere anya 4:30 (yeee!) |
Sputnet |
Nwanne ara agbakwana gi o |
Wete ihe a ka m kissigodu ya ihota |
Nke a aburodi pelebense |
Gentle display: onwebedi ihe ifuu |
Inwee weight |
Obuudi nwantampelebense nwanne |
Negodu otu okoko a si e display |
Oya display |
(Its the playmaker) |